Rut 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee na-anọ ụmụ agbọghọ Boaz nso, na-atụtụkọtakwa ọka e wefọrọ n’ubi ruo mgbe owuwe ihe ubi nke ọka bali+ na owuwe ihe ubi nke ọka wit gwụsịrị. Ya na nne di ya bikwa.+
23 O wee na-anọ ụmụ agbọghọ Boaz nso, na-atụtụkọtakwa ọka e wefọrọ n’ubi ruo mgbe owuwe ihe ubi nke ọka bali+ na owuwe ihe ubi nke ọka wit gwụsịrị. Ya na nne di ya bikwa.+