Diuterọnọmi 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-erukwa na nwa mbụ nwaanyị ahụ ga-amụ ga-aza aha nwanne ya nwoke nwụrụ anwụ,+ ka e wee ghara ihichapụ aha ya n’Izrel.+ Rut 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka Jehova nye unu onyinye,+ ka onye ọ bụla n’ime unu nwetakwa ebe izu ike+ n’ụlọ di ya.” O wee susuo ha ọnụ,+ ha wee malite ịkwa ákwá n’olu dara ụda.
6 Ọ ga-erukwa na nwa mbụ nwaanyị ahụ ga-amụ ga-aza aha nwanne ya nwoke nwụrụ anwụ,+ ka e wee ghara ihichapụ aha ya n’Izrel.+
9 Ka Jehova nye unu onyinye,+ ka onye ọ bụla n’ime unu nwetakwa ebe izu ike+ n’ụlọ di ya.” O wee susuo ha ọnụ,+ ha wee malite ịkwa ákwá n’olu dara ụda.