Jenesis 31:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Otú ọ dị, Leban biliri n’isi ụtụtụ wee susuo+ ụmụaka ya na ụmụ ya ndị inyom ọnụ ma gọzie ha.+ Leban wee lawa ka o wee laghachi n’obodo nke ya.+ Ọrụ Ndịozi 20:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’ezie, ha niile malitere ịkwa ákwá nke ukwuu, ha dakwasịkwara Pọl n’olu+ ma jiri nwayọọ susuo ya ọnụ,+
55 Otú ọ dị, Leban biliri n’isi ụtụtụ wee susuo+ ụmụaka ya na ụmụ ya ndị inyom ọnụ ma gọzie ha.+ Leban wee lawa ka o wee laghachi n’obodo nke ya.+
37 N’ezie, ha niile malitere ịkwa ákwá nke ukwuu, ha dakwasịkwara Pọl n’olu+ ma jiri nwayọọ susuo ya ọnụ,+