Diuterọnọmi 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+ Ndị Hibru 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ndị mmadụ na-eji onye ka ha ukwuu aṅụ iyi,+ iyi ha na-aṅụ na-emekwa ka esemokwu ọ bụla kwụsị, ebe ọ bụụrụ ha ihe na-emesi obi ike nke iwu kwadoro.+
13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+
16 N’ihi na ndị mmadụ na-eji onye ka ha ukwuu aṅụ iyi,+ iyi ha na-aṅụ na-emekwa ka esemokwu ọ bụla kwụsị, ebe ọ bụụrụ ha ihe na-emesi obi ike nke iwu kwadoro.+