Esta 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma eze jiri oké iwe+ bilie n’ebe ahụ a na-eri oriri gaa n’ubi nke dị n’obí ya; Heman wee bilie ịga rịọ Esta nwunye eze+ arịrịọ maka mkpụrụ obi ya, n’ihi na ọ hụrụ na eze+ ekpebiwo+ ime ya ihe ọjọọ. Ekliziastis 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwata nke maara ihe ma bụrụ ogbenye+ dị mma karịa eze meworo agadi nke dị iberiibe,+ bụ́ onye na-amaghị na ịdọ aka ná ntị ka dị ya mkpa.+
7 Ma eze jiri oké iwe+ bilie n’ebe ahụ a na-eri oriri gaa n’ubi nke dị n’obí ya; Heman wee bilie ịga rịọ Esta nwunye eze+ arịrịọ maka mkpụrụ obi ya, n’ihi na ọ hụrụ na eze+ ekpebiwo+ ime ya ihe ọjọọ.
13 Nwata nke maara ihe ma bụrụ ogbenye+ dị mma karịa eze meworo agadi nke dị iberiibe,+ bụ́ onye na-amaghị na ịdọ aka ná ntị ka dị ya mkpa.+