1 Samuel 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo na ngwa ngwa ọ gwasịrị Sọl okwu, e kekọtara+ mkpụrụ obi Jọnatan+ na mkpụrụ obi Devid, Jọnatan wee hụ ya n’anya dị ka mkpụrụ obi nke ya.+ 2 Samuel 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M na-enwe mwute n’ihi gị, nwanne m Jọnatan,Ị dị m mma nke ukwuu.+Ịhụnanya i nwere n’ebe m nọ dị ukwuu karịa ịhụnanya ndị inyom.+ Ilu 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E nwere ndị enyi na-achọkarị ịkụrisị ibe ha,+ ma e nwere enyi nke na-arapara n’ahụ́ karịa nwanne.+
18 O wee ruo na ngwa ngwa ọ gwasịrị Sọl okwu, e kekọtara+ mkpụrụ obi Jọnatan+ na mkpụrụ obi Devid, Jọnatan wee hụ ya n’anya dị ka mkpụrụ obi nke ya.+
26 M na-enwe mwute n’ihi gị, nwanne m Jọnatan,Ị dị m mma nke ukwuu.+Ịhụnanya i nwere n’ebe m nọ dị ukwuu karịa ịhụnanya ndị inyom.+
24 E nwere ndị enyi na-achọkarị ịkụrisị ibe ha,+ ma e nwere enyi nke na-arapara n’ahụ́ karịa nwanne.+