Levitikọs 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Ọ bụrụ na nwoke na nwaanyị edinaa, ọbara ọcha ewee pụta, ha ga-eji mmiri saa ahụ́ wee bụrụ ndị na-adịghị ọcha+ ruo mgbede. Diuterọnọmi 23:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụ na e nwee nwoke na-adịghị ọcha n’etiti unu n’ihi mmerụ a na-enwe n’abalị,+ ọ ga-apụkwa n’ebe unu mara ụlọikwuu. Ọ gaghị abata n’ebe unu mara ụlọikwuu.+
18 “‘Ọ bụrụ na nwoke na nwaanyị edinaa, ọbara ọcha ewee pụta, ha ga-eji mmiri saa ahụ́ wee bụrụ ndị na-adịghị ọcha+ ruo mgbede.
10 Ọ bụrụ na e nwee nwoke na-adịghị ọcha n’etiti unu n’ihi mmerụ a na-enwe n’abalị,+ ọ ga-apụkwa n’ebe unu mara ụlọikwuu. Ọ gaghị abata n’ebe unu mara ụlọikwuu.+