Rut 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Obed amụọ Jesi;+ Jesi amụọ Devid.+ 1 Samuel 20:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee ruo n’ụbọchị na-esote ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ, n’ụbọchị nke abụọ, na oche Devid ka tọgbọ nkịtị. Sọl wee sị Jọnatan nwa ya: “Gịnị mere nwa Jesi+ abịaghị rie nri ma ụnyaahụ ma taa?” 1 Samuel 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nebal wee zaa ndị na-ejere Devid ozi, sị: “Ònye bụ Devid,+ ònyekwa bụ nwa Jesi? N’oge a, ndị ohu na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+
27 O wee ruo n’ụbọchị na-esote ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ, n’ụbọchị nke abụọ, na oche Devid ka tọgbọ nkịtị. Sọl wee sị Jọnatan nwa ya: “Gịnị mere nwa Jesi+ abịaghị rie nri ma ụnyaahụ ma taa?”
10 Nebal wee zaa ndị na-ejere Devid ozi, sị: “Ònye bụ Devid,+ ònyekwa bụ nwa Jesi? N’oge a, ndị ohu na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+