Ndị Ikpe 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E mesịa, nwaanyị ahụ mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Samsịn;+ nwa okoro ahụ wee na-eto, Jehova wee na-agọzi ya.+ 1 Samuel 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’oge ahụ niile, nwa okoro ahụ bụ́ Samuel nọ na-eto, ihe ya wee na-adịwanye ma Jehova ma mmadụ mma.+ 1 Samuel 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Samuel nọ na-etolite, Jehova nọnyekwaara ya,+ o meghịkwa ka okwu ya ọ bụla daa n’ala.+ Luk 1:80 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 80 Nwatakịrị ahụ wee na-eto,+ na-agbasikwa ike n’ime mmụọ, ọ nọgidekwara n’ọzara ruo ụbọchị o gosiri Izrel onwe ya n’ihu ọha. Luk 2:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Jizọs nọkwa na-eto, na-enwekwu amamihe+ na ihu ọma Chineke na nke ndị mmadụ.+
24 E mesịa, nwaanyị ahụ mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Samsịn;+ nwa okoro ahụ wee na-eto, Jehova wee na-agọzi ya.+
26 N’oge ahụ niile, nwa okoro ahụ bụ́ Samuel nọ na-eto, ihe ya wee na-adịwanye ma Jehova ma mmadụ mma.+
80 Nwatakịrị ahụ wee na-eto,+ na-agbasikwa ike n’ime mmụọ, ọ nọgidekwara n’ọzara ruo ụbọchị o gosiri Izrel onwe ya n’ihu ọha.