1 Samuel 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova wee chee ihu ya n’ebe Hana nọ,+ o wee tụrụ ime, mụọ ụmụ nwoke atọ na ụmụ nwaanyị abụọ.+ Nwa okoro ahụ bụ́ Samuel wee na-eto n’ebe Jehova nọ.+ Ilu 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka i wee nweta ihu ọma na ezi nghọta n’anya Chineke na mmadụ.+ Luk 2:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Jizọs nọkwa na-eto, na-enwekwu amamihe+ na ihu ọma Chineke na nke ndị mmadụ.+
21 Jehova wee chee ihu ya n’ebe Hana nọ,+ o wee tụrụ ime, mụọ ụmụ nwoke atọ na ụmụ nwaanyị abụọ.+ Nwa okoro ahụ bụ́ Samuel wee na-eto n’ebe Jehova nọ.+