Ilu 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka i wee gee amamihe ntị,+ ka i wee jiri obi gị chọọ nghọta;+ Ilu 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 mgbe ahụ, ị ga-aghọta egwu+ Jehova, ọ bụkwa ihe ọmụma Chineke+ ka ị ga-achọta. Aịzaya 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mmụọ Jehova ga-adakwasị ya,+ bụ́ mmụọ amamihe+ na nke nghọta,+ mmụọ ndụmọdụ na nke ịdị ike,+ mmụọ ihe ọmụma+ na nke egwu Jehova.+
2 Mmụọ Jehova ga-adakwasị ya,+ bụ́ mmụọ amamihe+ na nke nghọta,+ mmụọ ndụmọdụ na nke ịdị ike,+ mmụọ ihe ọmụma+ na nke egwu Jehova.+