Ilu 17:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye ọ bụla nke na-adịghị ekwu ọtụtụ okwu maara ihe,+ mmụọ nke onye nwere nghọta na-adị jụụ.+ Ndị Efesọs 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi nke a, kwụsịnụ ịbụ ndị na-enweghị ezi uche, kama nọgidenụ na-aghọta+ ihe uche+ Jehova bụ. Ndị Hibru 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma nri siri ike dịịrị ndị tozuru okè, ndị zụworo ikike nghọta+ ha azụ, site n’iji ya eme ihe, ịmata ihe dị iche n’ihe ziri ezi na ihe na-ezighị ezi.+
14 Ma nri siri ike dịịrị ndị tozuru okè, ndị zụworo ikike nghọta+ ha azụ, site n’iji ya eme ihe, ịmata ihe dị iche n’ihe ziri ezi na ihe na-ezighị ezi.+