Ilu 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Aghụghọ dị n’obi ndị na-akpa nkata ihe ọjọọ,+ ma ndị na-adụ ọdụ udo na-aṅụrị ọṅụ.+ Ilu 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ̀ bụ na ndị na-echepụta ihe ọjọọ agaghị anọ na-awagharị awagharị?+ Ma obiọma* na eziokwu dịịrị ndị na-echepụta ihe ọma.+ Ilu 16:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ na-atabigharị anya ya iji kpaa nkata aghụghọ.+ Ọ na-atakọta egbugbere ọnụ ya, ọ na-eme ihe ọjọọ ruo n’isi. Ilu 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye ọ bụla nke na-akpa nkata ime ihe ọjọọ, naanị ihe a ga-akpọ ya bụ onye ọkà n’echiche ọjọọ.+
22 Ọ̀ bụ na ndị na-echepụta ihe ọjọọ agaghị anọ na-awagharị awagharị?+ Ma obiọma* na eziokwu dịịrị ndị na-echepụta ihe ọma.+
30 Ọ na-atabigharị anya ya iji kpaa nkata aghụghọ.+ Ọ na-atakọta egbugbere ọnụ ya, ọ na-eme ihe ọjọọ ruo n’isi.