27 wee sị: “Ka Jehova+ bụ́ Chineke nke nna m ukwu Ebreham bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye na-akwụsịghị igosi obiọma ya na ikwesị ntụkwasị obi ya n’ahụ́ nna m ukwu. Anọ m na njem, Jehova wee durute m n’ụlọ ụmụnne nna m ukwu.”+
10 Jehova wee gbanwee ọnọdụ Job, nke ọ nọ na ya dị ka onye a dọọrọ n’agha,+ mgbe o kpere ekpere maka ndị enyi ya.+ Jehova wee nyeghachi Job ihe niile o nwere, okpukpu abụọ.+