1 Samuel 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha wee bilie buru Sọl ụzọ garuo Zif,+ ka Devid na ndị ikom ya nọ n’ala ịkpa Meyọn+ nke dị n’Araba+ n’ebe ndịda Jeshaịmọn. 1 Samuel 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ka oge na-aga, ndị Zif+ bịakwutere Sọl n’ime Gibia,+ sị: “Ị̀ makwa na Devid zoro n’ugwu Hakaịla+ nke chere Jeshaịmọn+ ihu?”
24 Ha wee bilie buru Sọl ụzọ garuo Zif,+ ka Devid na ndị ikom ya nọ n’ala ịkpa Meyọn+ nke dị n’Araba+ n’ebe ndịda Jeshaịmọn.
26 Ka oge na-aga, ndị Zif+ bịakwutere Sọl n’ime Gibia,+ sị: “Ị̀ makwa na Devid zoro n’ugwu Hakaịla+ nke chere Jeshaịmọn+ ihu?”