1 Samuel 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E mesịa, ndị Zif+ gakwuuru Sọl na Gibia,+ sị: “Ị̀ makwa na Devid zoro+ n’ebe dị anyị nso nke siri ike mbanye, na Horesh,+ n’ugwu Hakaịla,+ nke dị n’akụkụ aka nri Jeshaịmọn?+
19 E mesịa, ndị Zif+ gakwuuru Sọl na Gibia,+ sị: “Ị̀ makwa na Devid zoro+ n’ebe dị anyị nso nke siri ike mbanye, na Horesh,+ n’ugwu Hakaịla,+ nke dị n’akụkụ aka nri Jeshaịmọn?+