1 Samuel 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo mgbe otu afọ gwụchara na Hana tụụrụ ime wee mụọ nwa nwoke ma gụọ ya+ Samuel, n’ihi na ọ sịrị, “ọ bụ n’aka Jehova ka m rịọtara+ ya.” 1 Samuel 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Samuel nọ na-eje ozi+ n’ihu Jehova mgbe ọ bụ nwa okoro. Ọ na-eyi efọd e ji ákwà linin mee.+ 1 Samuel 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Izrel dum malite na Dan ruo na Bia-shiba+ wee mara na Samuel bụ onye e nyere ikike ịbụ onye amụma Jehova.+ Abụ Ọma 99:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mozis na Erọn so ná ndị nchụàjà ya,+Samuel sokwa ná ndị na-akpọku aha ya.+Ha nọ na-akpọku Jehova, ya onwe ya nọkwa na-aza ha.+
20 O wee ruo mgbe otu afọ gwụchara na Hana tụụrụ ime wee mụọ nwa nwoke ma gụọ ya+ Samuel, n’ihi na ọ sịrị, “ọ bụ n’aka Jehova ka m rịọtara+ ya.”
20 Izrel dum malite na Dan ruo na Bia-shiba+ wee mara na Samuel bụ onye e nyere ikike ịbụ onye amụma Jehova.+
6 Mozis na Erọn so ná ndị nchụàjà ya,+Samuel sokwa ná ndị na-akpọku aha ya.+Ha nọ na-akpọku Jehova, ya onwe ya nọkwa na-aza ha.+