Ọnụ Ọgụgụ 20:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Nzukọ ahụ dum wee hụ na Erọn anwụwo, ụlọ Izrel dum wee kwaara Erọn ákwá ruo ụbọchị iri atọ.+ Diuterọnọmi 34:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụ Izrel wee kwaara Mozis ákwá ụbọchị iri atọ na mbara ọzara Moab.+ E mesịa, ụbọchị niile ha ji kwaara Mozis ákwá ma ruoro ya uju gwụchara. Ọrụ Ndịozi 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma ndị ikom na-asọpụrụ Chineke buuru Stivin gaa lie,+ ha kwakwaara ya ákwá arịrị dị ukwuu.+
8 Ụmụ Izrel wee kwaara Mozis ákwá ụbọchị iri atọ na mbara ọzara Moab.+ E mesịa, ụbọchị niile ha ji kwaara Mozis ákwá ma ruoro ya uju gwụchara.