Diuterọnọmi 28:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jehova ga-eme ka ị gbaa ara,+ mee ka i kpuo ìsì,+ meekwa ka i nwee uche mgbasasị.+ Abụ Ọma 102:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Obi m akpọnwụwo dị ka ahịhịa anwụ chagburu,+N’ihi na echefuwo m iri nri m.+ Abụ Ọma 143:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ike na-agwụkwa mmụọ m+ n’ime m;Obi m adawo mbà n’ime m+.