11 Tụfịakwa!+ Dị ka Jehova si ele ihe anya,+ agaghị m esetị aka m+ metụ onye Jehova tere mmanụ.+ Ya mere, biko, weta ube ahụ dị n’akụkụ isi ya na ihe mmiri ahụ, ka anyị pụwa.”
6 Mgbe o lere anya, lee, n’akụkụ isi ya, e nwere achịcha+ nke dị n’elu nkume chara ọkụ na otu ihe mmiri nke mmiri dị n’ime ya. O wee malite iri ihe na ịṅụ mmiri, e mesịa, o dinara ala ọzọ.