1 Samuel 31:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ndị Izrel ndị nọ n’ógbè ndagwurugwu nakwa n’ógbè Jọdan hụrụ na ndị Izrel agbawo ọsọ, nakwa na Sọl na ụmụ ya anwụwo, ha malitere ịhapụ obodo ndị ahụ gbaa ọsọ,+ e mesịa, ndị Filistia batara biri na ha.+
7 Mgbe ndị Izrel ndị nọ n’ógbè ndagwurugwu nakwa n’ógbè Jọdan hụrụ na ndị Izrel agbawo ọsọ, nakwa na Sọl na ụmụ ya anwụwo, ha malitere ịhapụ obodo ndị ahụ gbaa ọsọ,+ e mesịa, ndị Filistia batara biri na ha.+