1 Samuel 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E nweghị onye na-akpụ ụ́zụ́ n’ala Izrel dum, n’ihi na ndị Filistia sịrị: “Ka ndị Hibru ghara ịkpụ mma agha ma ọ bụ ube.”+ 2 Ndị Kọrịnt 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Hà bụ ndị Hibru? Mụ onwe bụkwa. Hà bụ ndị Izrel? Mụ onwe m bụkwa.+ Hà bụ mkpụrụ Ebreham? Abụkwa m.+
19 E nweghị onye na-akpụ ụ́zụ́ n’ala Izrel dum, n’ihi na ndị Filistia sịrị: “Ka ndị Hibru ghara ịkpụ mma agha ma ọ bụ ube.”+
22 Hà bụ ndị Hibru? Mụ onwe bụkwa. Hà bụ ndị Izrel? Mụ onwe m bụkwa.+ Hà bụ mkpụrụ Ebreham? Abụkwa m.+