1 Samuel 30:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Devid wee napụta ihe niile ndị Amalek buuru,+ Devid napụtakwara ndị nwunye ya abụọ. Abụ Ọma 34:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọdachi ndị na-adakwasị onye ezi omume dị ọtụtụ,+Ma Jehova na-anapụta ya na ha niile.+ Ilu 11:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ onye ezi omume ka a na-anapụta ọbụna n’ahụhụ,+ onye ajọ omume na-abatakwa n’ọnọdụ ya.+ Ilu 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na onye ezi omume nwere ike ịda ọbụna ugboro asaa, ma ọ ga-ebilicha;+ ma ọdachi ga-eme ka ndị ajọ omume sụọ ngọngọ.+
16 N’ihi na onye ezi omume nwere ike ịda ọbụna ugboro asaa, ma ọ ga-ebilicha;+ ma ọdachi ga-eme ka ndị ajọ omume sụọ ngọngọ.+