9 O wee ruo na mgbe ha gaara nkọnkọ nkọnkọ bute ya n’ebe ahụ, aka Jehova+ tinyere oké ọgba aghara n’obodo ahụ, o wee malite iti ndị obodo ahụ ihe otiti, malite n’onye nta ruo n’onye ukwu, ọkpụ ikè+ malitekwara ịpụta ha.
11 Ha wee zipụ ozi wee kpọkọta ndị isi niile nke ndị Filistia, sị: “Bupụnụ igbe Chineke Izrel ka ọ laghachi n’ebe o si, ka ọ ghara igbu mụ na ndị m.” N’ihi na ọgba aghara nke na-akpata ọnwụ dị n’obodo ahụ dum;+ aka nke ezi Chineke dịkwa nnọọ arọ n’ebe ahụ,+