Ndị Ikpe 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E mesịa, Juda weghaara Geza+ na ókèala ya nakwa Ashkelọn+ na ókèala ya nakwa Ekrọn+ na ókèala ya. Zekaraya 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ashkelọn ga-ahụ nke a wee tụọ egwu; Geza ga-enwekwa oké ihe mgbu; Ekrọn+ ga-enwekwa oké ihe mgbu n’ihi na ihere ga-eme ebe olileanya ya dị.+ Eze ga-anwụkwa na Geza, mmadụ agaghịkwa ebi n’Ashkelọn.+
5 Ashkelọn ga-ahụ nke a wee tụọ egwu; Geza ga-enwekwa oké ihe mgbu; Ekrọn+ ga-enwekwa oké ihe mgbu n’ihi na ihere ga-eme ebe olileanya ya dị.+ Eze ga-anwụkwa na Geza, mmadụ agaghịkwa ebi n’Ashkelọn.+