Ekliziastis 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ònye makwanụ ma ọ̀ ga-abụ onye maara ihe ka ọ̀ ga-abụ onye nzuzu?+ N’agbanyeghị nke ahụ, ọ bụ ya ga-eweghara ihe niile si n’ọrụ m rụsiri ike bụ́ nke m ji gosi na m nwere amamihe n’okpuru anyanwụ.+ Nke a kwa bụ ihe efu.
19 Ònye makwanụ ma ọ̀ ga-abụ onye maara ihe ka ọ̀ ga-abụ onye nzuzu?+ N’agbanyeghị nke ahụ, ọ bụ ya ga-eweghara ihe niile si n’ọrụ m rụsiri ike bụ́ nke m ji gosi na m nwere amamihe n’okpuru anyanwụ.+ Nke a kwa bụ ihe efu.