1 Ndị Eze 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jezibel nwunye ya wee sị ya: “Ọ́ bụghị gị na-achị Izrel?+ Bilie rie nri, ka obi gị nweekwa aṅụrị. Mụ onwe m ga-enye gị ubi vaịn Nebọt onye Jezril.”+
7 Jezibel nwunye ya wee sị ya: “Ọ́ bụghị gị na-achị Izrel?+ Bilie rie nri, ka obi gị nweekwa aṅụrị. Mụ onwe m ga-enye gị ubi vaịn Nebọt onye Jezril.”+