1 Samuel 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Samuel wee sị: “Kpọkọta Izrel dum+ na Mizpa,+ ka m kpekuo Jehova ekpere+ n’ihi unu.” 1 Samuel 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Tụfịakwa! Mụ onwe m agaghị emehie Jehova site n’ịkwụsị ikpe ekpere maka unu;+ m ga-ezikwa+ unu ụzọ dị mma,+ nke ziri ezi. Ilu 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Àjà ndị ajọ omume bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ekpere ndị ziri ezi bụ ihe na-atọ ya ụtọ.+ Ọrụ Ndịozi 8:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Saịmọn zara, sị: “Rịọsierenụ+ m Jehova arịrịọ ike ka nke ọ bụla n’ime ihe unu kwuru wee ghara ịbịakwasị m.” Jems 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, na-ekwupụtanụ+ mmehie unu gwa ibe unu, na-ekpekwaranụ ibe unu ekpere, ka e wee gwọọ unu.+ Ekpere nke onye ezi omume na-ekpesi ike dị ike nke ukwuu mgbe ọ na-akpa ike.+
23 Tụfịakwa! Mụ onwe m agaghị emehie Jehova site n’ịkwụsị ikpe ekpere maka unu;+ m ga-ezikwa+ unu ụzọ dị mma,+ nke ziri ezi.
24 Saịmọn zara, sị: “Rịọsierenụ+ m Jehova arịrịọ ike ka nke ọ bụla n’ime ihe unu kwuru wee ghara ịbịakwasị m.”
16 Ya mere, na-ekwupụtanụ+ mmehie unu gwa ibe unu, na-ekpekwaranụ ibe unu ekpere, ka e wee gwọọ unu.+ Ekpere nke onye ezi omume na-ekpesi ike dị ike nke ukwuu mgbe ọ na-akpa ike.+