Jenesis 47:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Josef wee kpọbata Jekọb nna ya ma kọwaara Fero onye ọ bụ, Jekọb wee gọzie Fero.+ Rut 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma, lee! Boaz si na Betlehem bịa wee gwa ndị ahụ na-ewe ihe ubi, sị: “Ka Jehova nọnyere unu.”+ Ha wee zaa ya, sị: “Ka Jehova gọzie gị.”+ 1 Samuel 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 E mesịa, Samuel bịakwutere Sọl. Sọl wee malite ịsị ya: “Onye Jehova gọziri agọzi+ ka ị bụ. Emewo m ihe Jehova kwuru.”+ 1 Samuel 25:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka nke a na-eme, otu n’ime ụmụ okorobịa Nebal kọọrọ Abigel, nwunye ya, sị: “Lee! Devid si n’ala ịkpa zite ndị ozi ka ha gọzie nna anyị ukwu, ma ọ kpọrọ ha iyi.+
4 Ma, lee! Boaz si na Betlehem bịa wee gwa ndị ahụ na-ewe ihe ubi, sị: “Ka Jehova nọnyere unu.”+ Ha wee zaa ya, sị: “Ka Jehova gọzie gị.”+
13 E mesịa, Samuel bịakwutere Sọl. Sọl wee malite ịsị ya: “Onye Jehova gọziri agọzi+ ka ị bụ. Emewo m ihe Jehova kwuru.”+
14 Ka nke a na-eme, otu n’ime ụmụ okorobịa Nebal kọọrọ Abigel, nwunye ya, sị: “Lee! Devid si n’ala ịkpa zite ndị ozi ka ha gọzie nna anyị ukwu, ma ọ kpọrọ ha iyi.+