1 Samuel 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo na ozugbo ọ chụsịrị àjà nsure ọkụ ahụ, lee Samuel ka ọ na-abata. Sọl wee gaa izute ya na ịgọzi ya.+
10 O wee ruo na ozugbo ọ chụsịrị àjà nsure ọkụ ahụ, lee Samuel ka ọ na-abata. Sọl wee gaa izute ya na ịgọzi ya.+