Ndị Ikpe 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Puku ndị Juda atọ wee gbadaa n’ọgba nnukwu nkume Itam+ wee sị Samsịn: “Ọ̀ bụ na ị maghị na ọ bụ ndị Filistia na-achị anyị?+ Gịnịzi ka ihe a i mere anyị pụtara?” O wee sị ha: “Emere m ha dị nnọọ ka ha mere m.”+
11 Puku ndị Juda atọ wee gbadaa n’ọgba nnukwu nkume Itam+ wee sị Samsịn: “Ọ̀ bụ na ị maghị na ọ bụ ndị Filistia na-achị anyị?+ Gịnịzi ka ihe a i mere anyị pụtara?” O wee sị ha: “Emere m ha dị nnọọ ka ha mere m.”+