Jeremaya 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma, ọ bụ iwu a ka m nyere ha, sị: “Rubenụ isi n’ihe m kwuru,+ m ga-abụ Chineke unu,+ unu ga-abụkwa ndị m; jeenụ ije n’ụzọ dum+ m ga-enye unu iwu ka unu soro, ka ihe wee gaziere unu.”’+ Jeremaya 38:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Jeremaya sịrị: “Ha agaghị enyefe gị n’aka ha. Biko, rube isi n’ihe Jehova kwuru bụ́ nke m na-agwa gị, ihe ga-agaziri gị,+ mkpụrụ obi gị ga-adịrị ndụ.
23 Ma, ọ bụ iwu a ka m nyere ha, sị: “Rubenụ isi n’ihe m kwuru,+ m ga-abụ Chineke unu,+ unu ga-abụkwa ndị m; jeenụ ije n’ụzọ dum+ m ga-enye unu iwu ka unu soro, ka ihe wee gaziere unu.”’+
20 Ma Jeremaya sịrị: “Ha agaghị enyefe gị n’aka ha. Biko, rube isi n’ihe Jehova kwuru bụ́ nke m na-agwa gị, ihe ga-agaziri gị,+ mkpụrụ obi gị ga-adịrị ndụ.