Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 20:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ha wee bilie n’isi ụtụtụ gaa n’ala ịkpa+ Tekoa.+ Ka ha na-apụ, Jehọshafat biliri ọtọ, sị: “Juda na ndị bi na Jeruselem,+ geenụ m ntị! Nweenụ okwukwe+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu nọ ka unu wee dịtee ndụ aka. Nweenụ okwukwe n’ebe ndị amụma ya nọ,+ ka ihe wee gaziere unu.”

  • Jeremaya 7:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Ma, ọ bụ iwu a ka m nyere ha, sị: “Rubenụ isi n’ihe m kwuru,+ m ga-abụ Chineke unu,+ unu ga-abụkwa ndị m; jeenụ ije n’ụzọ dum+ m ga-enye unu iwu ka unu soro, ka ihe wee gaziere unu.”’+

  • Jeremaya 26:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ma ugbu a, meenụ ka ụzọ unu na omume unu dị mma,+ rubekwanụ isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke unu kwuru, Jehova ga-agbanwekwa obi ya n’ọdachi ahụ o kwuru ga-adakwasị unu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya