Abụ Ọma 103:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ dịghị emeso anyị dị ka mmehie anyị si dị;+Ọ dịghịkwa enye anyị ntaramahụhụ dị ka njehie anyị si dị.+ Jeremaya 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 mba ahụ wee hapụ ihe ọjọọ ya nke m kwuru na ọ dịghị mma,+ m ga-agbanwe obi m n’ọdachi ahụ m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ya.+ Jeremaya 36:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ikekwe, ndị ụlọ Juda ga-ege ntị nụrụ ọdachi niile m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ha,+ onye nke ọ bụla ewee hapụ ụzọ ọjọọ ya,+ ka m wee gbaghara ha njehie ha na mmehie ha.”+ Ezikiel 18:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “‘N’ihi na ọnwụ onye na-anwụ anwụ adịghị atọ m ụtọ,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru. ‘N’ihi ya, chigharịanụ ka unu wee dịrị ndụ.’”+ Jona 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ònye manụ ma ezi Chineke ọ̀ ga-alaghachi azụ ma gbanwee obi+ ya wee mee ka iwe ya dị ọkụ dajụọ, anyị ewee ghara ịla n’iyi?”+
10 Ọ dịghị emeso anyị dị ka mmehie anyị si dị;+Ọ dịghịkwa enye anyị ntaramahụhụ dị ka njehie anyị si dị.+
8 mba ahụ wee hapụ ihe ọjọọ ya nke m kwuru na ọ dịghị mma,+ m ga-agbanwe obi m n’ọdachi ahụ m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ya.+
3 Ikekwe, ndị ụlọ Juda ga-ege ntị nụrụ ọdachi niile m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ha,+ onye nke ọ bụla ewee hapụ ụzọ ọjọọ ya,+ ka m wee gbaghara ha njehie ha na mmehie ha.”+
32 “‘N’ihi na ọnwụ onye na-anwụ anwụ adịghị atọ m ụtọ,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru. ‘N’ihi ya, chigharịanụ ka unu wee dịrị ndụ.’”+
9 Ònye manụ ma ezi Chineke ọ̀ ga-alaghachi azụ ma gbanwee obi+ ya wee mee ka iwe ya dị ọkụ dajụọ, anyị ewee ghara ịla n’iyi?”+