1 Samuel 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka oge na-aga, ndị ozi ahụ bịara Gibia+ nke Sọl wee kwuo okwu ahụ ná ntị ndị Izrel, mmadụ niile wee malite ịkwa ákwá n’olu dara ụda.+
4 Ka oge na-aga, ndị ozi ahụ bịara Gibia+ nke Sọl wee kwuo okwu ahụ ná ntị ndị Izrel, mmadụ niile wee malite ịkwa ákwá n’olu dara ụda.+