Ndị Ikpe 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee ruo na ozugbo mmụọ ozi Jehova gwara ụmụ Izrel ihe ndị a, ha malitere ịkwa ákwá n’olu dara ụda.+ Ndị Ikpe 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Izrel wee bịa na Betel+ ma nọdụ ọdụ n’ebe ahụ n’ihu ezi Chineke+ ruo ná mgbede ma nọrọ na-akwa ákwá nke ukwuu n’olu dara ụda.+ 1 Samuel 30:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Devid na ndị ya na ha so wee malite ịkwa ákwá n’olu dara ụda,+ ruo mgbe ike ịkwa ákwá na-adịkwaghị ha.
4 O wee ruo na ozugbo mmụọ ozi Jehova gwara ụmụ Izrel ihe ndị a, ha malitere ịkwa ákwá n’olu dara ụda.+
2 Ndị Izrel wee bịa na Betel+ ma nọdụ ọdụ n’ebe ahụ n’ihu ezi Chineke+ ruo ná mgbede ma nọrọ na-akwa ákwá nke ukwuu n’olu dara ụda.+
4 Devid na ndị ya na ha so wee malite ịkwa ákwá n’olu dara ụda,+ ruo mgbe ike ịkwa ákwá na-adịkwaghị ha.