Ndị Ikpe 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Izrel wee bịa na Betel+ ma nọdụ ọdụ n’ebe ahụ n’ihu ezi Chineke+ ruo ná mgbede ma nọrọ na-akwa ákwá nke ukwuu n’olu dara ụda.+
2 Ndị Izrel wee bịa na Betel+ ma nọdụ ọdụ n’ebe ahụ n’ihu ezi Chineke+ ruo ná mgbede ma nọrọ na-akwa ákwá nke ukwuu n’olu dara ụda.+