Ndị Ikpe 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha wee bilie gbagoo Betel ịjụ Chineke ase.+ Ụmụ Izrel wee sị: “Ònye n’ime anyị ga-ebute ụzọ n’agha anyị ga-ebuso ụmụ Benjamin?”+ Jehova wee zaa, sị: “Juda ga-ebute ụzọ.”+ Ndị Ikpe 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ụmụ Izrel niile,+ bụ́ ndị agha ahụ niile, wee gbagoruo Betel ma kwaa ákwá,+ nọrọkwa n’ebe ahụ n’ihu Jehova buo ọnụ+ n’ụbọchị ahụ ruo anyasị ma chụọ àjà nsure ọkụ,+ chụọkwa àjà udo+ n’ihu Jehova.
18 Ha wee bilie gbagoo Betel ịjụ Chineke ase.+ Ụmụ Izrel wee sị: “Ònye n’ime anyị ga-ebute ụzọ n’agha anyị ga-ebuso ụmụ Benjamin?”+ Jehova wee zaa, sị: “Juda ga-ebute ụzọ.”+
26 Ụmụ Izrel niile,+ bụ́ ndị agha ahụ niile, wee gbagoruo Betel ma kwaa ákwá,+ nọrọkwa n’ebe ahụ n’ihu Jehova buo ọnụ+ n’ụbọchị ahụ ruo anyasị ma chụọ àjà nsure ọkụ,+ chụọkwa àjà udo+ n’ihu Jehova.