1 Samuel 30:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Devid na ndị ya na ha so wee malite ịkwa ákwá n’olu dara ụda,+ ruo mgbe ike ịkwa ákwá na-adịkwaghị ha. Ekliziastis 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 oge ịkwa ákwá+ na oge ịchị ọchị;+ oge ịkwa ákwá arịrị+ na oge ịwụli elu;+
4 Devid na ndị ya na ha so wee malite ịkwa ákwá n’olu dara ụda,+ ruo mgbe ike ịkwa ákwá na-adịkwaghị ha.