1 Samuel 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 n’ihi na nnupụisi+ na mmehie nke ịgba afa+ bụ otu ihe, iji mpako na-ebute ụzọ n’ihe na iji ike anwansi na terafim eme ihe bụ otu ihe.+ Ebe ọ bụ na ị jụwo okwu Jehova,+ ya onwe ya ajụwo gị ka ị ghara ịbụkwa eze.”+ 1 Samuel 15:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma Samuel sịrị Sọl: “Agaghị m eso gị laghachi, n’ihi na ị jụwo okwu Jehova, Jehova ajụwokwa gị ka ị ghara ịbụkwa eze Izrel.”+
23 n’ihi na nnupụisi+ na mmehie nke ịgba afa+ bụ otu ihe, iji mpako na-ebute ụzọ n’ihe na iji ike anwansi na terafim eme ihe bụ otu ihe.+ Ebe ọ bụ na ị jụwo okwu Jehova,+ ya onwe ya ajụwo gị ka ị ghara ịbụkwa eze.”+
26 Ma Samuel sịrị Sọl: “Agaghị m eso gị laghachi, n’ihi na ị jụwo okwu Jehova, Jehova ajụwokwa gị ka ị ghara ịbụkwa eze Izrel.”+