1 Ndị Eze 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-enyekwa gị ihe ndị ị na-arịọghị,+ ma akụnụba+ ma ebube, nke mere na a gaghị enwe eze ọ bụla nke ga-adị ka gị, n’ụbọchị gị niile.+ Matiu 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, onye ọ bụla nke ga-eweda onwe ya ala+ dị ka nwatakịrị a bụ onye kasị ukwuu n’alaeze eluigwe;+
13 M ga-enyekwa gị ihe ndị ị na-arịọghị,+ ma akụnụba+ ma ebube, nke mere na a gaghị enwe eze ọ bụla nke ga-adị ka gị, n’ụbọchị gị niile.+
4 Ya mere, onye ọ bụla nke ga-eweda onwe ya ala+ dị ka nwatakịrị a bụ onye kasị ukwuu n’alaeze eluigwe;+