Jenesis 37:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee sị ya: “Biko, gawa. Mata ma ahụ́ ọ̀ dịkwa ụmụnne gị, matakwa ma ìgwè anụ ụlọ ahụ hà nọkwa nke ọma, bịakwa kọọrọ m.”+ O wee si na ndagwurugwu Hibrọn+ zipụ ya, o wee gawa Shikem.
14 O wee sị ya: “Biko, gawa. Mata ma ahụ́ ọ̀ dịkwa ụmụnne gị, matakwa ma ìgwè anụ ụlọ ahụ hà nọkwa nke ọma, bịakwa kọọrọ m.”+ O wee si na ndagwurugwu Hibrọn+ zipụ ya, o wee gawa Shikem.