2 Samuel 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Eze wee kpọrọ ụmụ ndị ikom abụọ nke Rizpa+ ada Eya mụụrụ Sọl, ya bụ, Amonaị na Mefiboshet, na ụmụ ndị ikom ise nke Maịkal+ nwa Sọl mụụrụ Edriel+ nwa Bazilaị onye Ebel-mehola.
8 Eze wee kpọrọ ụmụ ndị ikom abụọ nke Rizpa+ ada Eya mụụrụ Sọl, ya bụ, Amonaị na Mefiboshet, na ụmụ ndị ikom ise nke Maịkal+ nwa Sọl mụụrụ Edriel+ nwa Bazilaị onye Ebel-mehola.