1 Samuel 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Maịkal,+ nwa nwaanyị Sọl, hụrụ Devid n’anya, ha wee kọọrọ ya Sọl, ihe ahụ dịkwa ya mma. 1 Samuel 25:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ma Sọl akpọrọwo Maịkal+ nwa ya nwaanyị, bụ́ nwunye Devid, kpọnye Pọltaị,+ nwa Leyish, bụ́ onye Galim.+ 2 Samuel 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid zigakwaara Ish-boshet,+ nwa Sọl, ndị ozi, sị: “Kpọnyeghachi m nwunye m bụ́ Maịkal, onye m ji otu narị apị́+ ndị Filistia kwe nkwa ọlụlụ.” 2 Samuel 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi ya, Maịkal,+ nwa Sọl, amụtaghị nwa ruo ụbọchị ọ nwụrụ.
44 Ma Sọl akpọrọwo Maịkal+ nwa ya nwaanyị, bụ́ nwunye Devid, kpọnye Pọltaị,+ nwa Leyish, bụ́ onye Galim.+
14 Devid zigakwaara Ish-boshet,+ nwa Sọl, ndị ozi, sị: “Kpọnyeghachi m nwunye m bụ́ Maịkal, onye m ji otu narị apị́+ ndị Filistia kwe nkwa ọlụlụ.”