1 Samuel 14:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ụmụ ndị ikom Sọl bụ Jọnatan+ na Ishvaị na Malkaị-shua,+ ma a bịa n’aha ụmụ ya ndị inyom, aha nke ada bụ Mirab,+ aha nke ọ tọrọ bụ Maịkal.+ 2 Samuel 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee ruo na mgbe e bubatara igbe Jehova n’Obodo Devid, Maịkal,+ nwa Sọl, si na windo leda anya wee hụ Eze Devid ka ọ na-awụli elu na-etegharị egwú n’ihu Jehova; o wee leda ya anya+ n’obi ya.+
49 Ụmụ ndị ikom Sọl bụ Jọnatan+ na Ishvaị na Malkaị-shua,+ ma a bịa n’aha ụmụ ya ndị inyom, aha nke ada bụ Mirab,+ aha nke ọ tọrọ bụ Maịkal.+
16 O wee ruo na mgbe e bubatara igbe Jehova n’Obodo Devid, Maịkal,+ nwa Sọl, si na windo leda anya wee hụ Eze Devid ka ọ na-awụli elu na-etegharị egwú n’ihu Jehova; o wee leda ya anya+ n’obi ya.+