Jenesis 29:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jekọb hụrụ Rechel n’anya. O wee sị: “Achọrọ m ijere gị ozi afọ asaa maka Rechel nwa gị nwaanyị nke nta.”+ Jenesis 34:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Bulienụ ego isi ya elu nke ukwuu nakwa onyinye a ga-amanye m inye,+ adị m njikere inye ihe unu ga-agwa m; naanị kpọnyenụ m nwa agbọghọ ahụ ka ọ bụrụ nwunye m.” Ọpụpụ 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ọ bụrụ na nwoke arata nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke a na-ekwebeghị nkwa ọlụlụ, ya na ya wee dinaa,+ ọ ghaghị ịkwụ ụgwọ isi ya+ wee lụwa ya.
18 Jekọb hụrụ Rechel n’anya. O wee sị: “Achọrọ m ijere gị ozi afọ asaa maka Rechel nwa gị nwaanyị nke nta.”+
12 Bulienụ ego isi ya elu nke ukwuu nakwa onyinye a ga-amanye m inye,+ adị m njikere inye ihe unu ga-agwa m; naanị kpọnyenụ m nwa agbọghọ ahụ ka ọ bụrụ nwunye m.”
16 “Ọ bụrụ na nwoke arata nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke a na-ekwebeghị nkwa ọlụlụ, ya na ya wee dinaa,+ ọ ghaghị ịkwụ ụgwọ isi ya+ wee lụwa ya.