1 Samuel 17:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Devid wee tinye aka n’akpa ya wepụta otu nkume, gbapụ ya, o wee gbaa+ ya onye Filistia ahụ n’egedege ihu, nkume ahụ wee bamie n’egedege ihu ya, o wee daa kpuo ihu n’ala.+
49 Devid wee tinye aka n’akpa ya wepụta otu nkume, gbapụ ya, o wee gbaa+ ya onye Filistia ahụ n’egedege ihu, nkume ahụ wee bamie n’egedege ihu ya, o wee daa kpuo ihu n’ala.+