1 Samuel 17:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Devid kwukwara, sị: “Jehova, bụ́ onye napụtara m n’aka ọdụm nakwa n’aka anụ ọhịa bea, ọ bụ ya ga-anapụta m n’aka onye Filistia nke a.”+ Sọl wee sị Devid: “Gawa, ka Jehova nọnyekwara gị.”+ 2 Samuel 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mmadụ anọ a bụ ụmụ ndị Refeyim bi na Gat;+ Devid na ndị na-ejere ya ozi gbukwara ha.+ 2 Samuel 22:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 M ga-ekpochapụ ha ma tipịasịa ha,+ ka ha wee ghara ibili;+Ha ga-adakwa, mụ azọọ ha ụkwụ.+ Abụ Ọma 44:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ị zọpụtara anyị n’aka ndị na-emegide anyị,+Ọ bụkwa ndị kpọrọ anyị oké asị ka i menyere ihere.+
37 Devid kwukwara, sị: “Jehova, bụ́ onye napụtara m n’aka ọdụm nakwa n’aka anụ ọhịa bea, ọ bụ ya ga-anapụta m n’aka onye Filistia nke a.”+ Sọl wee sị Devid: “Gawa, ka Jehova nọnyekwara gị.”+
7 N’ihi na ị zọpụtara anyị n’aka ndị na-emegide anyị,+Ọ bụkwa ndị kpọrọ anyị oké asị ka i menyere ihere.+