27 Ọ̀ bụ na ha na ndị dike agaghị atọgbọrọ otu ebe,+ bụ́ ndị nwụrụ n’etiti ndị a na-ebighị úgwù, ndị gbadaworo na Shiol, ha na ngwá agha ha? Ha ga-edebe mma agha ha n’okpuru isi ha, njehie ha ga-adịkwasịkwa n’ọkpụkpụ ha,+ n’ihi na ndị dike na-eme ka egwu dịrị n’ala ndị dị ndụ.+