Diuterọnọmi 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Amala jijiji n’ihi ha, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọ n’etiti unu,+ ọ bụ Chineke dị ukwuu ma dị egwu.+ 2 Ndị Eze 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ọ sịrị: “Atụla egwu,+ n’ihi na ndị anyị na ha nọ karịrị ndị ha na ha nọ.”+ Abụ Ọma 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-akpọku Jehova, bụ́ onye e kwesịrị inye otuto,+A ga-azọpụtakwa m n’aka ndị iro m.+ Abụ Ọma 115:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Unu ndị na-atụ egwu Jehova, tụkwasịnụ Jehova obi;+Ọ bụ onye na-enyere ha aka, bụrụkwa ọta ha.+ 2 Ndị Kọrịnt 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ napụtara anyị n’oké ihe dị otú ahụ nke bụ́ ọnwụ, ọ ga-anapụtakwa anyị;+ olileanya anyị dịkwa n’ebe ọ nọ na ọ ga-anapụta anyị ọzọ.+ Ndị Hibru 11:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 bụrụ ndị ọkụ na-emeghị ihe ọ bụla,+ gbanahụ ihu mma agha,+ bụrụ ndị e mere ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ụsụụ ndị agha ndị mba ọzọ gbaa ọsọ.+
21 Amala jijiji n’ihi ha, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọ n’etiti unu,+ ọ bụ Chineke dị ukwuu ma dị egwu.+
10 Ọ napụtara anyị n’oké ihe dị otú ahụ nke bụ́ ọnwụ, ọ ga-anapụtakwa anyị;+ olileanya anyị dịkwa n’ebe ọ nọ na ọ ga-anapụta anyị ọzọ.+
34 bụrụ ndị ọkụ na-emeghị ihe ọ bụla,+ gbanahụ ihu mma agha,+ bụrụ ndị e mere ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ụsụụ ndị agha ndị mba ọzọ gbaa ọsọ.+